Asụsụ Igbo Bụ Ọgwụ Mgbochi Ime Mmụọ: Olile Anya Ya Site N’egwu Ndị A Họọrọ
Onyinye Constance Amamgbo, Ifunanya Nzubechukwu Dimebo | ISA 22nd Annual International Conference (2025)
Nchọcha a gbadoro ụkwụ etu asụsụ Igbo si agwọ ọrịa ime mmụọ na olileanya ya site n’egwu ndị a họọrọ. Ndị Igbo bụ ndị ji asụsụ ha kpọrọ ihe mana echemi echiche ime Mgbe ọ bụla ha na-etinye asụsụ ha …