Omenala Arịrọ: Aka Mgba Chere Ọganihu Steeti Anambra
Esther Ogochukwu Akpulu | ISA 22nd Annual International Conference (2025)
Ọtụtụ oge, ihe ọjọọ ụfọdụ na-amalite ma gaa n’ihu were ọnọdụ ka a ga-asị na ọ bụ ihe kwesịrị ekwesị ma ọ bụ dịkwa ka usoro iwu nabatara. Ihe kpatara nke a bụ ịnabata omenala arịrọ. Omenala arịrọ bụ mmadụ …