Igbo Ebinie: O Bughi Igbo Adaa (Igbo Rising, not Igbo Landing)
Conference: The 23rd Annual International Conference of the Igbo Studies Association (ISA) (2026)
Presenter(s): Onwubiko Agozino
Akwukwo nchoputa m ga egosi na ndi Bekee siri asi mgbe ha kwulu na imerekiti ndi Igbo ndi ntori resiri ndi na agbo ohu si kama ha ga abu ohu, ka ha danye na oshimiri welu nwuo, loghachi uwa na be anyi. Na uche m, nke ahu bu okwu aghugho …