Wednesday, July 22, 2026

Tag: Nnamdi Azikiwe University

Igbo Sculpture: A Tangible Symbolism of Traditional African Religion

Evarest Onyewuchi Ibe | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

This study projects Igbo sculpture by exploring African religion in the eastern part of Nigeria. Its focus is mainly on traditional Igbo religious sculptures and the beliefs of the Igbo people. It does not overlook the importance, functions, and sociocultural …

Ebe Mmepụta Ọrụ Nka dị iche iche: Ohere dị Mkpa n’Ala Igbo

Ifeyinwa Cordelia Isidienu | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

Ndị Igbo bụ agbụrụ na-arụsi ọrụ ike. Ha na-akatọ ịda ngana n’ihi ya, onye Igbo ọbụla na-enwe ọrụ nka o ji mere akaọrụ. Mmadụ ji ọrụ nka enyere onwe ya aka, na-azụ ezinaụlọ ya, na inyere obodo aka. Iji igwe, …

Nzipụta Omenala na Ụkpụrụ Ndị Igbo n’Egwu Igbo:Ntụcha Ụfọdụ Akụkọnegwu Mike Ejeagha

Nkoli Mercy Nnyigide | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

Ederede a na-eleba anya n’ụfọdụ akụkọnegwu Mike Ejeagha. Akụkọnegwu bụ otu n’ime akụkọ ọdịnala Igbo a na-ejikarị ngwa egwu ezipụta. Mike Ejeagha bụ otu n’ime odogwu ndị Igbo e ji akụkọnegwu mara. Akụkọnegwu ya na-agbadokarị ụkwụ n’akụkọ ọdịnala Igbo ma …

Igbo Literature and Human Capital: Opportunities and Challenges

Nkechinyere Nwokoye | ISA 22nd Annual International Conference (2025)

Creativity is a process of the mind articulating and giving room for its manifestation as skills, artifacts, crafts, books, writings etc. Creative skills have widened across globe and Igbo state is not left out. Artists in diverse genres have emerged …

Search

Browse by Tag