Asụsụ Igbo Bụ Ọgwụ Mgbochi Ime Mmụọ: Olile Anya Ya Site N’egwu Ndị A Họọrọ
Conference: ISA 22nd Annual International Conference (2025)
Presenter(s): Onyinye Constance Amamgbo — Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Nzịkọrịta Ozi, Nnamdi Azikiwe University, Awka, Ifunanya Nzubechukwu Dimebo — Department of Linguistics and Nigerian Languages, Alex Ekwueme Federal University, Ndufu-Alike Ikwo
Nchọcha a gbadoro ụkwụ etu asụsụ Igbo si agwọ ọrịa ime mmụọ na olileanya ya site n’egwu ndị a họọrọ. Ndị Igbo bụ ndị ji asụsụ ha kpọrọ ihe mana echemi echiche ime Mgbe ọ bụla ha na-etinye asụsụ ha n’ọrụ tụmadị ebe ọ metụtara ihe ime mmụọ. Ọnọdụ dị …