Igbo Studies Association Newsletter, Volume 2, Number 1, Winter 2015
N’afọ 2014, anyị hiwere usoro ibipute akwụkwọ mgbasa ozi nke anyị kpọrọ ISA Newsletter na bekee. E bum n’obi ya bụ inye ndị ISA ọtụtụ uzọ dị iche iche ga-eme …